BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Etu e si nwụchie nwoke si n'ụlọ elu tutuo ụmụ ya abụọ
A nwụchiela nwoke si n'ụlọelu tutuo ụmụ ya abụọ n'Aba.
Ihe anyị ji nwụchie ọkpụisi a sị a hụrụ ngwa arụsị n'ụlọ ya n'Abia Steeti - Ndị uweojii
Ndị uweojii sị na ha nwụchiri ọkpụisi maka iyi egwu imemila onye agbataobi ya.
Ihe anyị ma maka nwaanyị a sị nna di ya chụpụrụ ya na ụmụ ya abụọ n'ụlọ abalị asatọ di ya jiri nwụọ
Ndị uweojii anwụchiela nwoke a sị chụpụrụ nwa nwunye nwa ya n'ime aalị asatọ nwa ya nwoke nwụchara.
Ihe anyị ma maka otu nwaanyị a sị na e dinara n'ike ma chụba n'ime ajọ ọhịa na Nenwe, Enugu steeti
Akụkọ kwuru na ụmụokoroọbịa dinara otu nwaanyị n'ike tie ya ihe ma chụba ya n'ime ajọ ọhịa n'obodo Nenwe, Aninri Enugwu Steeti.
Amaghị m na m ga-apụta na ndụ - Onye tọrọ n'ala ebe ụlọ dara n'Amaokpala
Abalị nke abụọ: Nke a bụ ihe BBC chọpụtara n'ebe ụlọelu dị ogogo atọ dara n'Amaokpala n'Anambara steeti n'ụbọchị Sọnde 26 Julaị 2026.
'Mba niile chọrọ imeri Naịjirịa' - Otu egwu bọọlụ Super Falcons na-achụ iko Wafcon nke iri na otu
Naịjirịa na Malawi, Zambia na Ijipt ga-agba bọọlụ n'asọmpi Women's Africa Cup of Nations nke afọ 2026, Naịjirịa bụ mba buru iko ahụ nke ikpeazụ na-achụ iko nke iri na otu.
A tụọla ndị aka ha dị na ntọrị ụmụakwụkwọ na ndị nkụzi Ọyọ Steeti nga mkpụrụ ọka
Ụlọikpe Ukwu Etiti dị n'Abuja kwuru na mkpọrọ Abdulrazak Umar a maara dịka Abu Khalifa/Abu Khalid; Yunusa Musa a maara dịka Yunusa Bin Musa na Shamsu Adamu Sani a maara dịka Abu Itisar ga-amalite n'ụbọchị a nwụchiri ha.
Ihe niile i kwesịrị ịma gbasara asọmpi Wafcon 2026
Otu na-ahu maka bọọlu na mba Afrika bụ CAF haziriburu ka e mee ya n'etiti 17 Maachị na 3 Eprel, mana ha mechara yigharịa ya ụbọchị iri na abụọ tupu ọ malite, n'ihi ihe ha kpọrọ "ọnọdụ ndị a na-atụghị anya ha."
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Julaị 31, 2026, Duration 1,10
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Julaị 31, 2026.
Cockroach Party: Ndị ntorobịa India akwụsịla ngagharịiwe dịka Mịnịsta gbara arụkwaghịm
Ndị ntorobịa Indịa akwụsịla ngagahrịiwe ha merela ọtụtụ izu dịka Mịnịsta agụmakwụkwọ gbara arụkwaghịm.
Kachi Nnabugwu: Etu e si hụ ozu nwaanyị dị ime, di ya na ụmụ ha atọ n'ụlọ ha n'Abịa steeti
Akụkọ maka mmadụ ise nwụrụ n'otu ezinaụlọ mn'Abia steeti.
Ntuliaka 2027: Ihe isii gbanwere kemgbe e mere ntuliaka ikpeazụ na Naịjirịa
Ọnọdụ ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa agbanweela nke ukwuu kemgbe ntuliaka nke afọ 2023.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
















































